Jump to content

imeju

O sị Wiktionary


Imeju

Nkọwa

[dezie]
Nke a bụ akụkụ ahụ di n'ime afọ mmadụ maọbụ anụmanụ nke na-enyere aka edebe ọbara ọcha.





Nkejịasụsụ

[dezie]
Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
Ehi a nwere ọria imeju.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]